Abụ Ọma 57:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mkpụrụ obi m nọ n’etiti ọdụm;+Ọ dịghị ihe m pụrụ ime ma ọ bụghị idina n’etiti ndị na-eripịa mmadụ, n’etiti ụmụ mmadụ,Ndị ezé ha bụ ube na akụ́,+Ndị ire ha bụkwa mma agha dị nkọ.+
4 Mkpụrụ obi m nọ n’etiti ọdụm;+Ọ dịghị ihe m pụrụ ime ma ọ bụghị idina n’etiti ndị na-eripịa mmadụ, n’etiti ụmụ mmadụ,Ndị ezé ha bụ ube na akụ́,+Ndị ire ha bụkwa mma agha dị nkọ.+