Abụ Ọma 52:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ire gị na-akpa nkata ihe ọjọọ, ị mụwo ya dị ka agụba,+Ọ na-aghọ aghụghọ.+ Abụ Ọma 55:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Okwu ọnụ ya dị nro karịa mmiri ara ehi rahụrụ arahụ,+Ma obi ya bụ ọgụ ọgụ.+Okwu ya dị nro karịa mmanụ,+Ma ha bụ mma agha a mịpụtara amịpụta.+ Abụ Ọma 64:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ndị mụworo ire ha amụ dị ka mma agha,+Ndị tụdoworo mmadụ akụ́ ha, bụ́ okwu ọjọọ,+ Ilu 25:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Dị ka okpiri e ji alụ agha na mma agha nakwa akụ́ a pịrị apị, otú ahụ ka onye na-agbagide mmadụ ibe ya akaebe ụgha dị.+
21 Okwu ọnụ ya dị nro karịa mmiri ara ehi rahụrụ arahụ,+Ma obi ya bụ ọgụ ọgụ.+Okwu ya dị nro karịa mmanụ,+Ma ha bụ mma agha a mịpụtara amịpụta.+
3 Ndị mụworo ire ha amụ dị ka mma agha,+Ndị tụdoworo mmadụ akụ́ ha, bụ́ okwu ọjọọ,+ Ilu 25:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Dị ka okpiri e ji alụ agha na mma agha nakwa akụ́ a pịrị apị, otú ahụ ka onye na-agbagide mmadụ ibe ya akaebe ụgha dị.+
18 Dị ka okpiri e ji alụ agha na mma agha nakwa akụ́ a pịrị apị, otú ahụ ka onye na-agbagide mmadụ ibe ya akaebe ụgha dị.+