Ilu 5:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na egbugbere ọnụ nke nwaanyị na-akwa iko* na-atasị atasị dị ka ụgbụgbọ mmanụ aṅụ,+ okpo ọnụ ya na-akwọkwa mụrụmụrụ karịa mmanụ.+
3 N’ihi na egbugbere ọnụ nke nwaanyị na-akwa iko* na-atasị atasị dị ka ụgbụgbọ mmanụ aṅụ,+ okpo ọnụ ya na-akwọkwa mụrụmụrụ karịa mmanụ.+