Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Samuel 16:23
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 23 Ndụmọdụ Ahitofel, bụ́ ndị o nyere n’ụbọchị ndị ahụ, na-adị nnọọ ka mgbe mmadụ jụtara ihe ezi Chineke kwuru. Ọ bụ otú ahụ ka ndụmọdụ+ Ahitofel+ na-adị Devid na Absalọm.

  • Abụ Ọma 28:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  3 Adọkpụrụla mụ na ndị ajọ omume nakwa mụ na ndị na-eme ihe ọjọọ,+

      Ndị na-agwa ndị enyi ha okwu udo+ ma ha bu ihe ọjọọ n’obi.+

  • Abụ Ọma 57:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  4 Mkpụrụ obi m nọ n’etiti ọdụm;+

      Ọ dịghị ihe m pụrụ ime ma ọ bụghị idina n’etiti ndị na-eripịa mmadụ, n’etiti ụmụ mmadụ,

      Ndị ezé ha bụ ube na akụ́,+

      Ndị ire ha bụkwa mma agha dị nkọ.+

  • Abụ Ọma 59:7
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  7 Lee! Ha na-agbọpụtasị okwu ọjọọ n’ọnụ ha;+

      Mma agha dị n’egbugbere ọnụ ha,+

      N’ihi na ha na-asị: “Ònye na-ege ntị?”+

  • Abụ Ọma 62:4
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  4 N’ezie, ha na-enye mmadụ ndụmọdụ iji rafuo ya ka ọ ghara inwekwa ùgwù;+

      Okwu ụgha na-atọ ha ụtọ.+

      Ha na-eji ọnụ agọzi mmadụ, ma na-akọcha ya n’ime obi ha.+ Sila.

  • Matiu 26:25
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 25 Judas, bụ́ onye na-aga ịrara ya nye, wee zaa, sị: “Ọ bụghị m, ka ọ̀ bụ m, Rabaị?” O wee sị ya: “Ọ bụ gị kwuru ya.”

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya