Abụ Ọma 7:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Lee! E nwere onye dị ime ihe ọjọọ,+Ọ tụrụwokwa nsogbu dị ka ime, ọ ghaghịkwa ịmụ okwu ụgha.+ Abụ Ọma 36:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ bụ ihe ọjọọ ka ọ na-eme atụmatụ ya n’elu ihe ndina ya.+Ọ na-aga guzoro n’ụzọ ọjọọ.+Ọ dịghị ajụ ihe ọjọọ.+ Ilu 26:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Ọ bụ ezie na ọ na-eme ka olu ya dị ụtọ,+ ekwetala ihe o kwuru,+ n’ihi na ihe arụ asaa+ dị n’obi ya.
4 Ọ bụ ihe ọjọọ ka ọ na-eme atụmatụ ya n’elu ihe ndina ya.+Ọ na-aga guzoro n’ụzọ ọjọọ.+Ọ dịghị ajụ ihe ọjọọ.+
25 Ọ bụ ezie na ọ na-eme ka olu ya dị ụtọ,+ ekwetala ihe o kwuru,+ n’ihi na ihe arụ asaa+ dị n’obi ya.