Abụ Ọma 62:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ezie, ha na-enye mmadụ ndụmọdụ iji rafuo ya ka ọ ghara inwekwa ùgwù;+Okwu ụgha na-atọ ha ụtọ.+Ha na-eji ọnụ agọzi mmadụ, ma na-akọcha ya n’ime obi ha.+ Sila. Jeremaya 9:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ire ha bụ akụ́ e ji agbagbu mmadụ.+ Ọ bụ aghụghọ ka o kwuworo. Mmadụ ji ọnụ ya na-agwa mmadụ ibe ya okwu udo; ma n’obi ya, o zoro chebiri ya.”+
4 N’ezie, ha na-enye mmadụ ndụmọdụ iji rafuo ya ka ọ ghara inwekwa ùgwù;+Okwu ụgha na-atọ ha ụtọ.+Ha na-eji ọnụ agọzi mmadụ, ma na-akọcha ya n’ime obi ha.+ Sila.
8 Ire ha bụ akụ́ e ji agbagbu mmadụ.+ Ọ bụ aghụghọ ka o kwuworo. Mmadụ ji ọnụ ya na-agwa mmadụ ibe ya okwu udo; ma n’obi ya, o zoro chebiri ya.”+