Ilu 12:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 E nwere onye na-ekwu okwu n’echeghị echiche dị ka ebe e ji mma agha maa mmadụ,+ ma ire ndị maara ihe na-agwọ ọrịa.+ Ilu 30:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 E nwere ọgbọ nke ezé ya bụ mma agha, nke ọkpụkpụ agba ya bụ mma e ji egbu anụ,+ irichapụ ndị nọ n’ahụhụ n’ụwa, irichapụkwa ndị ogbenye n’etiti ụmụ mmadụ.+
18 E nwere onye na-ekwu okwu n’echeghị echiche dị ka ebe e ji mma agha maa mmadụ,+ ma ire ndị maara ihe na-agwọ ọrịa.+
14 E nwere ọgbọ nke ezé ya bụ mma agha, nke ọkpụkpụ agba ya bụ mma e ji egbu anụ,+ irichapụ ndị nọ n’ahụhụ n’ụwa, irichapụkwa ndị ogbenye n’etiti ụmụ mmadụ.+