Abụ Ọma 11:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 N’ihi na, lee! ndị ajọ omume na-ekwe ụta,+Ha na-etinye akụ́ ha n’eriri ụta,Ka ha nọrọ n’ọchịchịrị gbaa ya ndị obi ha ziri ezi.+ Abụ Ọma 58:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ka ha sọrọ pụọ dị ka mmiri na-asọpụ asọpụ;+Ka o kwee ụta ọ ga-eji gbaa akụ́ ka ha nọ na-ada.+ Jeremaya 9:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ire ha bụ akụ́ e ji agbagbu mmadụ.+ Ọ bụ aghụghọ ka o kwuworo. Mmadụ ji ọnụ ya na-agwa mmadụ ibe ya okwu udo; ma n’obi ya, o zoro chebiri ya.”+
2 N’ihi na, lee! ndị ajọ omume na-ekwe ụta,+Ha na-etinye akụ́ ha n’eriri ụta,Ka ha nọrọ n’ọchịchịrị gbaa ya ndị obi ha ziri ezi.+
8 Ire ha bụ akụ́ e ji agbagbu mmadụ.+ Ọ bụ aghụghọ ka o kwuworo. Mmadụ ji ọnụ ya na-agwa mmadụ ibe ya okwu udo; ma n’obi ya, o zoro chebiri ya.”+