Abụ Ọma 140:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ha amụwo ire ha amụ dị ka ire agwọ;+Elò nke ajụala nwere mpi dị n’okpuru egbugbere ọnụ ha.+ Sila. Ndị Rom 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 “Akpịrị ha bụ ili e meghere emeghe, ha ejiriwo ire ha ghọọ aghụghọ.”+ “Nsí agwọ dị n’okpuru egbugbere ọnụ ha.”+
13 “Akpịrị ha bụ ili e meghere emeghe, ha ejiriwo ire ha ghọọ aghụghọ.”+ “Nsí agwọ dị n’okpuru egbugbere ọnụ ha.”+