1 Ndị Eze 21:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Meekwanụ ka ndị ikom abụọ+ ndị na-abaghị n’ihe+ nọdụ n’ihu ya, ka ha gbagidekwa ya akaebe,+ sị: ‘Ị bụrụ Chineke na eze ọnụ!’+ Kpọpụtanụ ya, jiri nkume tụgbuo ya.”+ Abụ Ọma 35:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ndị akaebe bụ́ ndị na-eme ihe ike ebiliwo;+Ha na-ajụ m ihe m na-amaghị.+
10 Meekwanụ ka ndị ikom abụọ+ ndị na-abaghị n’ihe+ nọdụ n’ihu ya, ka ha gbagidekwa ya akaebe,+ sị: ‘Ị bụrụ Chineke na eze ọnụ!’+ Kpọpụtanụ ya, jiri nkume tụgbuo ya.”+