Abụ Ọma 94:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ha na-ekwu ekwurekwu, ha na-ekwu ogologo okwu;+Ndị niile na-eme ihe ọjọọ na-eji onwe ha etu ọnụ.+ Jems 1:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ọ bụrụ na onye ọ bụla chere na ya na-efe Chineke+ n’ụzọ ziri ezi ma ọ dịghị achịkwa ire ya,+ kama na-aghọgbu obi ya,+ ụdị ofufe onye a na-efe bụ ihe efu.+ Jems 3:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ma ire, ọ dịghị mmadụ ọ bụla pụrụ ịzụ̀ ya. Ọ bụ ihe ọjọọ siri ike nchịkwa, o jupụtara ná nsí na-eweta ọnwụ.+
26 Ọ bụrụ na onye ọ bụla chere na ya na-efe Chineke+ n’ụzọ ziri ezi ma ọ dịghị achịkwa ire ya,+ kama na-aghọgbu obi ya,+ ụdị ofufe onye a na-efe bụ ihe efu.+
8 Ma ire, ọ dịghị mmadụ ọ bụla pụrụ ịzụ̀ ya. Ọ bụ ihe ọjọọ siri ike nchịkwa, o jupụtara ná nsí na-eweta ọnwụ.+