Abụ Ọma 59:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Lee! Ha na-agbọpụtasị okwu ọjọọ n’ọnụ ha;+Mma agha dị n’egbugbere ọnụ ha,+N’ihi na ha na-asị: “Ònye na-ege ntị?”+
7 Lee! Ha na-agbọpụtasị okwu ọjọọ n’ọnụ ha;+Mma agha dị n’egbugbere ọnụ ha,+N’ihi na ha na-asị: “Ònye na-ege ntị?”+