Abụ Ọma 31:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ka egbugbere ọnụ nke na-ekwu okwu ụgha daa ogbi,+Bụ́ egbugbere ọnụ nke na-emepe ọnụ jiri mpako na nlelị+ na-ekwu okwu megide onye ezi omume.+ Abụ Ọma 73:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ha emewo ka itu ọnụ ha ruo n’eluigwe,+Ha na-ejegharị n’ụwa, jiri ire ha na-ekwu ihe ọ bụla masịrị ha.+ Abụ Ọma 144:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Obi ụtọ na-adịrị ndị ọ dịrị nnọọ otú ahụ!”Obi ụtọ na-adịrị ndị Chineke ha bụ Jehova!+
18 Ka egbugbere ọnụ nke na-ekwu okwu ụgha daa ogbi,+Bụ́ egbugbere ọnụ nke na-emepe ọnụ jiri mpako na nlelị+ na-ekwu okwu megide onye ezi omume.+
9 Ha emewo ka itu ọnụ ha ruo n’eluigwe,+Ha na-ejegharị n’ụwa, jiri ire ha na-ekwu ihe ọ bụla masịrị ha.+