Job 36:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi na, n’ezie, ihe m na-ekwu abụghị okwu ụgha;Onye nwere ihe ọmụma+ zuru okè nọ n’ihu gị. Job 37:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ị̀ maara otú ígwé ojii si kwụrụ,+Bụ́ ọrụ dị ebube nke Onye nwere ihe ọmụma zuru okè?+ Abụ Ọma 147:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Onyenwe anyị dị ukwuu, ike ya dịkwa ukwuu;+A pụghị ịkọcha akụkọ banyere nghọta ya.+ Ndị Rom 11:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Lee otú ngọzi+ na amamihe+ na ihe ọmụma+ nke Chineke si dị omimi! Lee otú a na-apụghị ịchọpụtacha ikpe ya,+ na otú a na-apụghị ịchọpụtacha ụzọ ya!
33 Lee otú ngọzi+ na amamihe+ na ihe ọmụma+ nke Chineke si dị omimi! Lee otú a na-apụghị ịchọpụtacha ikpe ya,+ na otú a na-apụghị ịchọpụtacha ụzọ ya!