Aịzaya 40:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ị̀ matabeghị, ka ọ̀ bụ na ị nụbeghị?+ Jehova, bụ́ Onye kere nsọtụ niile nke ụwa, bụ Chineke ruo mgbe ebighị ebi.+ Ọ naghị ada mbà, ike anaghịkwa agwụ ya.+ Nghọta ya enweghị nchọpụta.+ Ndị Rom 11:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Lee otú ngọzi+ na amamihe+ na ihe ọmụma+ nke Chineke si dị omimi! Lee otú a na-apụghị ịchọpụtacha ikpe ya,+ na otú a na-apụghị ịchọpụtacha ụzọ ya!
28 Ị̀ matabeghị, ka ọ̀ bụ na ị nụbeghị?+ Jehova, bụ́ Onye kere nsọtụ niile nke ụwa, bụ Chineke ruo mgbe ebighị ebi.+ Ọ naghị ada mbà, ike anaghịkwa agwụ ya.+ Nghọta ya enweghị nchọpụta.+
33 Lee otú ngọzi+ na amamihe+ na ihe ọmụma+ nke Chineke si dị omimi! Lee otú a na-apụghị ịchọpụtacha ikpe ya,+ na otú a na-apụghị ịchọpụtacha ụzọ ya!