Abụ Ọma 139:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ihe ọmụma dị otú ahụ karịrị m.+Ọ dị elu nke na apụghị m ịghọta ya.+ Abụ Ọma 147:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Onyenwe anyị dị ukwuu, ike ya dịkwa ukwuu;+A pụghị ịkọcha akụkọ banyere nghọta ya.+ Aịzaya 55:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 “N’ihi na dị ka eluigwe dị elu karịa ụwa,+ otú ahụ ka ụzọ m dị elu karịa ụzọ unu,+ otú ahụkwa ka echiche m dị elu karịa echiche unu.+ Ndị Rom 11:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Lee otú ngọzi+ na amamihe+ na ihe ọmụma+ nke Chineke si dị omimi! Lee otú a na-apụghị ịchọpụtacha ikpe ya,+ na otú a na-apụghị ịchọpụtacha ụzọ ya! 1 Ndị Kọrịnt 2:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihi na “ònye maara uche Jehova,+ ka o wee kụziere ya ihe?”+ Ma anyị nwere uche+ nke Kraịst.
9 “N’ihi na dị ka eluigwe dị elu karịa ụwa,+ otú ahụ ka ụzọ m dị elu karịa ụzọ unu,+ otú ahụkwa ka echiche m dị elu karịa echiche unu.+
33 Lee otú ngọzi+ na amamihe+ na ihe ọmụma+ nke Chineke si dị omimi! Lee otú a na-apụghị ịchọpụtacha ikpe ya,+ na otú a na-apụghị ịchọpụtacha ụzọ ya!