Abụ Ọma 77:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ụzọ gafere n’etiti oké osimiri,+Ụzọ gị gafekwara n’etiti ọtụtụ mmiri;A matabeghịkwa nzọụkwụ gị. Ndị Rom 11:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Lee otú ngọzi+ na amamihe+ na ihe ọmụma+ nke Chineke si dị omimi! Lee otú a na-apụghị ịchọpụtacha ikpe ya,+ na otú a na-apụghị ịchọpụtacha ụzọ ya!
33 Lee otú ngọzi+ na amamihe+ na ihe ọmụma+ nke Chineke si dị omimi! Lee otú a na-apụghị ịchọpụtacha ikpe ya,+ na otú a na-apụghị ịchọpụtacha ụzọ ya!