1 Ihe E Mere 16:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 N’ihi na Jehova dị ukwuu, kwesịkwa nnọọ ka e too ya,+E kwesịrị ịtụ ya egwu karịa chi niile ọzọ.+ Abụ Ọma 48:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 48 Jehova dị ukwuu, bụrụkwa onye e kwesịrị ito nke ukwuu+N’obodo Chineke anyị,+ n’ugwu nsọ ya.+ Abụ Ọma 96:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi na Jehova dị ukwuu,+ kwesịkwa nnọọ ka e too ya.E kwesịrị ịtụ ya egwu karịa chi niile ọzọ.+ Abụ Ọma 145:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jehova dị ukwuu, kwesịkwa nnọọ ka e too ya,+A pụghịkwa ịchọpụtacha ịdị ukwuu ya achọpụtacha.+ Nehọm 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jehova adịghị ewe iwe ọsọ ọsọ,+ ike+ ya dịkwa ukwuu, Jehova agaghịkwa ala azụ ma ọlị n’inye ntaramahụhụ.+ N’ifufe na-ebibi ihe nakwa n’oké ifufe mmiri ka ụzọ ya dị, ígwé ojii dịkwa ka uzuzu nke ụkwụ+ ya bọliri.
3 Jehova adịghị ewe iwe ọsọ ọsọ,+ ike+ ya dịkwa ukwuu, Jehova agaghịkwa ala azụ ma ọlị n’inye ntaramahụhụ.+ N’ifufe na-ebibi ihe nakwa n’oké ifufe mmiri ka ụzọ ya dị, ígwé ojii dịkwa ka uzuzu nke ụkwụ+ ya bọliri.