Abụ Ọma 145:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jehova dị ukwuu, kwesịkwa nnọọ ka e too ya,+A pụghịkwa ịchọpụtacha ịdị ukwuu ya achọpụtacha.+ Jeremaya 32:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 gị Onye na-egosi ọtụtụ puku mmadụ obiọma,*+ onye na-ewere ụgwọ njehie nke ndị bụ́ nna kwụọ ụmụ ha* ndị ga-anọchi ha,+ gị ezi Chineke, Onye ukwu,+ Dike,+ Jehova nke ụsụụ ndị agha+ bụ aha gị,+ Taịtọs 2:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 ebe anyị na-echere olileanya+ ahụ nke na-enye obi ụtọ na ngosipụta dị ebube+ nke Chineke ukwu ahụ nakwa nke Onye Nzọpụta anyị, bụ́ Kraịst Jizọs,
18 gị Onye na-egosi ọtụtụ puku mmadụ obiọma,*+ onye na-ewere ụgwọ njehie nke ndị bụ́ nna kwụọ ụmụ ha* ndị ga-anọchi ha,+ gị ezi Chineke, Onye ukwu,+ Dike,+ Jehova nke ụsụụ ndị agha+ bụ aha gị,+
13 ebe anyị na-echere olileanya+ ahụ nke na-enye obi ụtọ na ngosipụta dị ebube+ nke Chineke ukwu ahụ nakwa nke Onye Nzọpụta anyị, bụ́ Kraịst Jizọs,