Job 9:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ọ na-eme oké ihe ndị a na-apụghị ịchọpụtacha achọpụtacha,+Na ihe dị ebube a na-apụghị ịgụta ọnụ.+ Job 26:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Lee! Ihe ndị a bụ ntakịrị ihe n’ọrụ ya niile,+Leekwa ka ihe a nụworo banyere ya si dị ntakịrị!Ma ònye pụrụ ịghọta ụzọ égbè eluigwe ya nke dị ike?”+ Job 36:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Lee! Chineke dị elu karịa otú anyị pụrụ ịmata;+A pụghịkwa ịchọpụta afọ ndụ ya.+ Abụ Ọma 92:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Lee ka ọrụ gị si dị ukwuu, Jehova!+Echiche gị miri emi nke ukwuu.+ Abụ Ọma 139:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ihe ọmụma dị otú ahụ karịrị m.+Ọ dị elu nke na apụghị m ịghọta ya.+ Ndị Rom 11:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Lee otú ngọzi+ na amamihe+ na ihe ọmụma+ nke Chineke si dị omimi! Lee otú a na-apụghị ịchọpụtacha ikpe ya,+ na otú a na-apụghị ịchọpụtacha ụzọ ya!
14 Lee! Ihe ndị a bụ ntakịrị ihe n’ọrụ ya niile,+Leekwa ka ihe a nụworo banyere ya si dị ntakịrị!Ma ònye pụrụ ịghọta ụzọ égbè eluigwe ya nke dị ike?”+
33 Lee otú ngọzi+ na amamihe+ na ihe ọmụma+ nke Chineke si dị omimi! Lee otú a na-apụghị ịchọpụtacha ikpe ya,+ na otú a na-apụghị ịchọpụtacha ụzọ ya!