Abụ Ọma 90:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Tupu a mụọ ugwu dị iche iche,+Ma ọ bụ, tupu ị mụpụta ụwa+ na elu ala dị ka à ga-asị na ime mere gị,+Ọbụna site na mgbe ebighị ebi ruo mgbe ebighị ebi, ị bụ Chineke.+ Abụ Ọma 102:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Ma ị ka bụ onye ị bụ, afọ ndụ gị agaghịkwa agwụ agwụ.+ 1 Timoti 1:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ka Eze mgbe ebighị ebi,+ onye a na-apụghị ibibi ebibi,+ onye a na-apụghị ịhụ anya,+ onye naanị ya bụ Chineke,+ bụrụ onye nsọpụrụ na otuto dịịrị ruo mgbe niile ebighị ebi.+ Amen. Ndị Hibru 1:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 ị ga-afụkọtakwa ha dị nnọọ ka ákwà mgbokwasị,+ dị ka uwe elu; a ga-agbanwekwa ha, ma ị ka bụ onye ị bụ, afọ ndụ gị agaghịkwa agwụ agwụ.”+
2 Tupu a mụọ ugwu dị iche iche,+Ma ọ bụ, tupu ị mụpụta ụwa+ na elu ala dị ka à ga-asị na ime mere gị,+Ọbụna site na mgbe ebighị ebi ruo mgbe ebighị ebi, ị bụ Chineke.+
17 Ka Eze mgbe ebighị ebi,+ onye a na-apụghị ibibi ebibi,+ onye a na-apụghị ịhụ anya,+ onye naanị ya bụ Chineke,+ bụrụ onye nsọpụrụ na otuto dịịrị ruo mgbe niile ebighị ebi.+ Amen.
12 ị ga-afụkọtakwa ha dị nnọọ ka ákwà mgbokwasị,+ dị ka uwe elu; a ga-agbanwekwa ha, ma ị ka bụ onye ị bụ, afọ ndụ gị agaghịkwa agwụ agwụ.”+