Aịzaya 34:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ìgwè ihe niile dị n’eluigwe ga-erekasị.+ A ga-afụkọta eluigwe+ dị ka akwụkwọ mpịakọta; ihe niile dị na ya ga-akpọnwụ, dị ka akwụkwọ osisi vaịn si akpọnwụ wee dapụ, dịkwa ka mkpụrụ vaịn fịkpọrọ afịkpọ nke si n’osisi fig dapụ.+ Mkpughe 6:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 E wepụrụ eluigwe dị ka akwụkwọ mpịakọta nke a na-afụkọta afụkọta,+ e wepụkwara ugwu niile na agwaetiti niile n’ọnọdụ ha.+
4 Ìgwè ihe niile dị n’eluigwe ga-erekasị.+ A ga-afụkọta eluigwe+ dị ka akwụkwọ mpịakọta; ihe niile dị na ya ga-akpọnwụ, dị ka akwụkwọ osisi vaịn si akpọnwụ wee dapụ, dịkwa ka mkpụrụ vaịn fịkpọrọ afịkpọ nke si n’osisi fig dapụ.+
14 E wepụrụ eluigwe dị ka akwụkwọ mpịakọta nke a na-afụkọta afụkọta,+ e wepụkwara ugwu niile na agwaetiti niile n’ọnọdụ ha.+