10 N’ihi na kpakpando nke eluigwe na ìgwè kpakpando Kisịl +ha agaghị enwupụta ìhè ha; anyanwụ ga-agbakwa ọchịchịrị mgbe ọ na-awa, ọnwa agaghịkwa enye ìhè ya.
4 Ọ bụrụ na i mee ka ebe ị nọ dị elu dị ka nke ugo, ma ọ bụ, ọ bụrụ n’ebe kpakpando dị ka i debere akwụ́ gị, m ga-esi n’ebe ahụ kwatuo gị,”+ ka Jehova kwuru.