Job 9:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 O mere ìgwè kpakpando bụ́ Ash, ìgwè kpakpando bụ́ Kisịl,Tinyere ìgwè kpakpando bụ́ Kaịma+ nakwa ọnụ ụlọ ndị dị n’ime, n’ebe Ndịda; Job 38:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ị̀ pụrụ ikesi ihe kekọtara ìgwè kpakpando Kaịma ike,Ka ị̀ pụrụ ịtọghe ụdọ kekọtara ìgwè kpakpando Kisịl?+ Emọs 5:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Onye mere ìgwè kpakpando Kaịma+ na ìgwè kpakpando+ Kisịl,+ Onye na-agbanwe oké ọchịchịrị+ ka ọ ghọọ ụtụtụ, Onye mere ehihie ka ọ gbaa ọchịchịrị dị ka abalị,+ Onye na-akpọ oké osimiri òkù, ka o wee wụsa ya n’elu ụwa+—Jehova bụ aha ya;+
9 O mere ìgwè kpakpando bụ́ Ash, ìgwè kpakpando bụ́ Kisịl,Tinyere ìgwè kpakpando bụ́ Kaịma+ nakwa ọnụ ụlọ ndị dị n’ime, n’ebe Ndịda; Job 38:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ị̀ pụrụ ikesi ihe kekọtara ìgwè kpakpando Kaịma ike,Ka ị̀ pụrụ ịtọghe ụdọ kekọtara ìgwè kpakpando Kisịl?+ Emọs 5:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Onye mere ìgwè kpakpando Kaịma+ na ìgwè kpakpando+ Kisịl,+ Onye na-agbanwe oké ọchịchịrị+ ka ọ ghọọ ụtụtụ, Onye mere ehihie ka ọ gbaa ọchịchịrị dị ka abalị,+ Onye na-akpọ oké osimiri òkù, ka o wee wụsa ya n’elu ụwa+—Jehova bụ aha ya;+
31 Ị̀ pụrụ ikesi ihe kekọtara ìgwè kpakpando Kaịma ike,Ka ị̀ pụrụ ịtọghe ụdọ kekọtara ìgwè kpakpando Kisịl?+
8 Onye mere ìgwè kpakpando Kaịma+ na ìgwè kpakpando+ Kisịl,+ Onye na-agbanwe oké ọchịchịrị+ ka ọ ghọọ ụtụtụ, Onye mere ehihie ka ọ gbaa ọchịchịrị dị ka abalị,+ Onye na-akpọ oké osimiri òkù, ka o wee wụsa ya n’elu ụwa+—Jehova bụ aha ya;+