Diuterọnọmi 6:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Nụrụ, Izrel: Jehova bụ́ Chineke anyị bụ otu Jehova.+ Aịzaya 43:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “Unu bụ ndị àmà m,”+ ka Jehova kwuru, “ọbụna ohu m nke m họọrọ,+ ka unu wee mara,+ nweekwa okwukwe n’ebe m nọ,+ ka unu wee ghọtakwa na abụ m otu Onye ahụ.+ Ọ dịghị Chi a kpụrụ tupu mụ onwe m,+ ọ dịghịkwa nke sochiri m.+ 1 Ndị Kọrịnt 8:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihe banyere iri+ ihe oriri e ji chụọrọ arụsị àjà, anyị maara na arụsị abụghị ihe ọ bụla+ n’ụwa, na e nweghịkwa Chineke ọ bụla ma ọ bụghị otu.+
10 “Unu bụ ndị àmà m,”+ ka Jehova kwuru, “ọbụna ohu m nke m họọrọ,+ ka unu wee mara,+ nweekwa okwukwe n’ebe m nọ,+ ka unu wee ghọtakwa na abụ m otu Onye ahụ.+ Ọ dịghị Chi a kpụrụ tupu mụ onwe m,+ ọ dịghịkwa nke sochiri m.+
4 N’ihe banyere iri+ ihe oriri e ji chụọrọ arụsị àjà, anyị maara na arụsị abụghị ihe ọ bụla+ n’ụwa, na e nweghịkwa Chineke ọ bụla ma ọ bụghị otu.+