Abụ Ọma 102:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 Ha onwe ha ga-ala n’iyi, ma gị onwe gị ga na-adị ndụ;+Ha niile ga-akakwa nká dị ka uwe.+Ị ga-agbanwe ha dị ka ákwà, oge ha ga-agwụkwa.+
26 Ha onwe ha ga-ala n’iyi, ma gị onwe gị ga na-adị ndụ;+Ha niile ga-akakwa nká dị ka uwe.+Ị ga-agbanwe ha dị ka ákwà, oge ha ga-agwụkwa.+