Ndị Hibru 1:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 ị ga-afụkọtakwa ha dị nnọọ ka ákwà mgbokwasị,+ dị ka uwe elu; a ga-agbanwekwa ha, ma ị ka bụ onye ị bụ, afọ ndụ gị agaghịkwa agwụ agwụ.”+
12 ị ga-afụkọtakwa ha dị nnọọ ka ákwà mgbokwasị,+ dị ka uwe elu; a ga-agbanwekwa ha, ma ị ka bụ onye ị bụ, afọ ndụ gị agaghịkwa agwụ agwụ.”+