Abụ Ọma 121:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Lee! Onye na-eche Izrel nche agaghị ero ụra,+Ọ gaghịkwa arahụ ụra.+ Aịzaya 27:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Mụ onwe m, Jehova, na-echebe ya.+ M ga na-agba ya mmiri mgbe niile.+ M ga-echebe ya ehihie na abalị+ ka onye ọ bụla ghara iche ihu n’ebe ọ nọ imegide ya.
3 Mụ onwe m, Jehova, na-echebe ya.+ M ga na-agba ya mmiri mgbe niile.+ M ga-echebe ya ehihie na abalị+ ka onye ọ bụla ghara iche ihu n’ebe ọ nọ imegide ya.