3 Mụ onwe m, Jehova, na-echebe ya.+ M ga na-agba ya mmiri mgbe niile.+ M ga-echebe ya ehihie na abalị+ ka onye ọ bụla ghara iche ihu n’ebe ọ nọ imegide ya.
28 Ị̀ matabeghị, ka ọ̀ bụ na ị nụbeghị?+ Jehova, bụ́ Onye kere nsọtụ niile nke ụwa, bụ Chineke ruo mgbe ebighị ebi.+ Ọ naghị ada mbà, ike anaghịkwa agwụ ya.+ Nghọta ya enweghị nchọpụta.+