Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 21:33
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 33 E mesịa, ọ kụrụ osisi tamarisk na Bia-shiba ma nọrọ n’ebe ahụ kpọkuo aha Jehova,+ bụ́ Chineke nke na-adịru mgbe ebighị ebi.+

  • Diuterọnọmi 33:27
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 27 Chineke nke dị adị site n’oge ochie bụ ebe nzuzo,+

      Ogwe aka nke na-adịru mgbe ebighị ebi dịkwa n’okpuru.+

      Ọ ga-achụpụkwa onye iro n’ihu gị,+

      Ọ ga-asịkwa, ‘Laa ha n’iyi!’+

  • Abụ Ọma 90:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  2 Tupu a mụọ ugwu dị iche iche,+

      Ma ọ bụ, tupu ị mụpụta ụwa+ na elu ala dị ka à ga-asị na ime mere gị,+

      Ọbụna site na mgbe ebighị ebi ruo mgbe ebighị ebi, ị bụ Chineke.+

  • Aịzaya 57:15
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 15 N’ihi na nke a bụ ihe Onye Dị Elu na Onye Ukwu,+ onye na-ebi ruo mgbe ebighị ebi+ na onye aha ya dị nsọ,+ kwuru: “Ọ bụ ebe dị elu na ebe dị nsọ ka m bi,+ mụ na onye e gburu mmụọ ya na onye mmụọ ya dị ala bikwa,+ iji mee ka a tụtee mmụọ nke ndị ọ na-enweghị ka ọ hà ha, meekwa ka obi nke ndị e gburu mmụọ ha nwee ume.+

  • Jeremaya 10:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 Ma, Jehova bụ Chineke n’eziokwu.+ Ọ bụ Chineke dị ndụ,+ bụrụkwa Eze ruo mgbe ebighị ebi.+ Ụwa ga-ama jijiji n’ihi iwe ya,+ ọ dịghịkwa mba ga-eguzo mgbe ọ ga-eweta amamikpe ya.+

  • Ndị Rom 16:26
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 26 nke e mere ka ọ pụta ìhè+ ugbu a, nke e mekwara ka a mara n’etiti ndị mba ọzọ niile site n’amụma ndị dị n’Akwụkwọ Nsọ, dị ka ihe Chineke nke mgbe ebighị ebi nyere n’iwu si dị, iji kwalite nrubeisi site n’okwukwe;+

  • 1 Timoti 1:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 Ka Eze mgbe ebighị ebi,+ onye a na-apụghị ibibi ebibi,+ onye a na-apụghị ịhụ anya,+ onye naanị ya bụ Chineke,+ bụrụ onye nsọpụrụ na otuto dịịrị ruo mgbe niile ebighị ebi.+ Amen.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya