Aịzaya 40:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ọ ga-azụ ìgwè atụrụ ya dị ka onye ọzụzụ atụrụ.+ Ọ ga-eji ogwe aka ya chịkọta ụmụ atụrụ ya;+ ọ ga-ekuru ha n’obi ya.+ Ọ ga-eji nwayọọ na-edu ndị na-enye ụmụ ara.+ Hosia 11:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ma, ọ bụ m kuziiri Ifrem otú e si eje ije,+ ọ bụkwa m na-eku ha n’aka;+ ma ha amataghị na ọ bụ m gwọrọ ha.+
11 Ọ ga-azụ ìgwè atụrụ ya dị ka onye ọzụzụ atụrụ.+ Ọ ga-eji ogwe aka ya chịkọta ụmụ atụrụ ya;+ ọ ga-ekuru ha n’obi ya.+ Ọ ga-eji nwayọọ na-edu ndị na-enye ụmụ ara.+
3 Ma, ọ bụ m kuziiri Ifrem otú e si eje ije,+ ọ bụkwa m na-eku ha n’aka;+ ma ha amataghị na ọ bụ m gwọrọ ha.+