10 Agụụ agaghị agụ ha,+ akpịrị agaghịkwa akpọ ha nkụ,+ oké okpomọkụ agaghị eme ha, anwụ agaghịkwa acha ha.+ N’ihi na Onye na-emere ha ọmịiko ga na-edu ha,+ ọ ga na-edu ha n’akụkụ isi mmiri dị iche iche.+
20 Ka Chineke nke udo,+ onye mere ka nnukwu onye ọzụzụ+ atụrụ ahụ+ bụ́ Onyenwe anyị Jizọs, onye ji ọbara nke ọgbụgba ndụ ebighị ebi,+ si ná ndị nwụrụ anwụ bilie,+