Jọn 21:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mgbe ha risịrị nri ụtụtụ, Jizọs sịrị Saịmọn Pita: “Saịmọn nwa Jọn, ị̀ hụrụ m n’anya karịa ihe ndị a?”+ O wee sị ya: “Ee, Onyenwe anyị, ị maara na m hụrụ gị n’anya nke ukwuu.”+ Ọ sịrị ya: “Na-azụ ụmụ atụrụ m.”+
15 Mgbe ha risịrị nri ụtụtụ, Jizọs sịrị Saịmọn Pita: “Saịmọn nwa Jọn, ị̀ hụrụ m n’anya karịa ihe ndị a?”+ O wee sị ya: “Ee, Onyenwe anyị, ị maara na m hụrụ gị n’anya nke ukwuu.”+ Ọ sịrị ya: “Na-azụ ụmụ atụrụ m.”+