Jọn 21:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Jizọs wee sị ha: “Bịanụ, rie nri ụtụtụ.”+ Ọ dịghị otu n’ime ndị na-eso ụzọ ya nwere obi ike ịjụ ya, sị: “Ònye ka ị bụ?” n’ihi na ha maara na ọ bụ Onyenwe anyị.
12 Jizọs wee sị ha: “Bịanụ, rie nri ụtụtụ.”+ Ọ dịghị otu n’ime ndị na-eso ụzọ ya nwere obi ike ịjụ ya, sị: “Ònye ka ị bụ?” n’ihi na ha maara na ọ bụ Onyenwe anyị.