Jọn 21:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Mgbe ha richara nri ụtụtụ, Jizọs jụrụ Saịmọn Pita, sị: “Saịmọn nwa Jọn, ị̀ hụrụ m n’anya karịa ihe ndị a?” O wee sị ya: “Ee, Onyenwe anyị, ị ma na m hụrụ gị n’anya.” Ọ sịrị ya: “Na-enye ụmụ atụrụ m nri.”*+ Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 21:15 Ịgba Àmà, p. 33 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),12/2017, p. 135/2017, p. 22-23, 26 Mụta Akụkọ Baịbụl, p. 215 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 308 Ṅomie, p. 204 Ụlọ Nche,4/1/2010, p. 25-266/1/2008, p. 234/15/2008, p. 314/15/2007, p. 252/15/1992, p. 164/15/1991, p. 8
15 Mgbe ha richara nri ụtụtụ, Jizọs jụrụ Saịmọn Pita, sị: “Saịmọn nwa Jọn, ị̀ hụrụ m n’anya karịa ihe ndị a?” O wee sị ya: “Ee, Onyenwe anyị, ị ma na m hụrụ gị n’anya.” Ọ sịrị ya: “Na-enye ụmụ atụrụ m nri.”*+
21:15 Ịgba Àmà, p. 33 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),12/2017, p. 135/2017, p. 22-23, 26 Mụta Akụkọ Baịbụl, p. 215 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 308 Ṅomie, p. 204 Ụlọ Nche,4/1/2010, p. 25-266/1/2008, p. 234/15/2008, p. 314/15/2007, p. 252/15/1992, p. 164/15/1991, p. 8