Abụ Ọma 46:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Jehova nke ụsụụ ndị agha nọnyeere anyị;+Chineke Jekọb bụụrụ anyị ebe dị elu e wusiri ike.+ Sila. Abụ Ọma 90:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 90 Jehova, gị onwe gị aghọworo anyị ezigbo ebe obibi+ Site n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.+ Abụ Ọma 91:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 M ga-asị Jehova: “Ị bụ ebe mgbaba m na ebe m e wusiri ike,+Chineke m, onye m ga-atụkwasị obi.”+ Abụ Ọma 125:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jeruselem—dị ka ugwu si gbaa ya gburugburu,+Otú ahụ ka Jehova si gbaa ndị ya gburugburu+Malite ugbu a gaa n’ihu, ruo mgbe ebighị ebi.+
2 Jeruselem—dị ka ugwu si gbaa ya gburugburu,+Otú ahụ ka Jehova si gbaa ndị ya gburugburu+Malite ugbu a gaa n’ihu, ruo mgbe ebighị ebi.+