Ezra 3:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Ha wee malite ito+ Jehova na ikele ya site n’ịbụ abụ, sị, “n’ihi na ọ dị mma,+ n’ihi na obiọma* ya n’ebe Izrel nọ na-adịru mgbe ebighị ebi.”+ Ma ndị Izrel niile ji oké olu tie mkpu+ wee too Jehova n’ihi na a tọrọ ntọala ụlọ Jehova.
11 Ha wee malite ito+ Jehova na ikele ya site n’ịbụ abụ, sị, “n’ihi na ọ dị mma,+ n’ihi na obiọma* ya n’ebe Izrel nọ na-adịru mgbe ebighị ebi.”+ Ma ndị Izrel niile ji oké olu tie mkpu+ wee too Jehova n’ihi na a tọrọ ntọala ụlọ Jehova.