Diuterọnọmi 33:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Chineke nke dị adị site n’oge ochie bụ ebe nzuzo,+Ogwe aka nke na-adịru mgbe ebighị ebi dịkwa n’okpuru.+Ọ ga-achụpụkwa onye iro n’ihu gị,+Ọ ga-asịkwa, ‘Laa ha n’iyi!’+ Abụ Ọma 91:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 91 Onye ọ bụla nke bi n’ebe nzuzo+ nke Onye Kasị Elu+Ga-enwetara onwe ya ebe obibi na ndò nke Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.+ Mkpughe 21:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 M wee nụ ka otu oké olu si n’ocheeze ahụ na-asị: “Lee! Ụlọikwuu+ nke Chineke dịnyeere mmadụ, ya na ha ga-ebikwa,+ ha ga-abụkwa ndị nke ya.+ Chineke n’onwe ya ga-anọnyekwara ha.+
27 Chineke nke dị adị site n’oge ochie bụ ebe nzuzo,+Ogwe aka nke na-adịru mgbe ebighị ebi dịkwa n’okpuru.+Ọ ga-achụpụkwa onye iro n’ihu gị,+Ọ ga-asịkwa, ‘Laa ha n’iyi!’+
91 Onye ọ bụla nke bi n’ebe nzuzo+ nke Onye Kasị Elu+Ga-enwetara onwe ya ebe obibi na ndò nke Onye Pụrụ Ime Ihe Niile.+
3 M wee nụ ka otu oké olu si n’ocheeze ahụ na-asị: “Lee! Ụlọikwuu+ nke Chineke dịnyeere mmadụ, ya na ha ga-ebikwa,+ ha ga-abụkwa ndị nke ya.+ Chineke n’onwe ya ga-anọnyekwara ha.+