Abụ Ọma 46:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Jehova nke ụsụụ ndị agha nọnyeere anyị.+ Chineke Jekọb bụ ebe anyị na-agbaba, aka aghara ịkpa anyị.+ (Sila)
11 Jehova nke ụsụụ ndị agha nọnyeere anyị.+ Chineke Jekọb bụ ebe anyị na-agbaba, aka aghara ịkpa anyị.+ (Sila)