Abụ Ọma 34:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Jehova nọ ndị obi ha tiwara etiwa nso;+Ọ na-azọpụtakwa ndị e gburu mmụọ ha.+ Aịzaya 66:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Ọ bụ aka m mere ihe a niile, nke mere ihe a niile ji dịrị,”+ ka Jehova kwuru. “Ọ bụ onye ihe na-enye nsogbu n’obi, onye nwere mwute na mmụọ ya,+ onye na-amakwa jijiji n’ihi okwu m+ ka m ga-elekwasị anya.
2 “Ọ bụ aka m mere ihe a niile, nke mere ihe a niile ji dịrị,”+ ka Jehova kwuru. “Ọ bụ onye ihe na-enye nsogbu n’obi, onye nwere mwute na mmụọ ya,+ onye na-amakwa jijiji n’ihi okwu m+ ka m ga-elekwasị anya.