Ezra 9:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ha zukọtakwara n’ebe m nọ, onye ọ bụla nọ na-ama jijiji+ n’ihi okwu Chineke Izrel kwuru megide ekwesịghị ntụkwasị obi nke ndị a dọọrọ n’agha, ma m nọdụrụ ala kporopụ anya ruo mgbe a na-achụ àjà ọka* nke mgbede.+ Abụ Ọma 119:161 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 161 Ndị isi akpagbuwo m n’enweghị ihe m mere ha,+Ma obi m na-atụ okwu gị ụjọ.+ Ọrụ Ndịozi 16:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ya mere, ọ sịrị ka e weta ọkụ, o wee mabata n’ime, ọ maara jijiji daa n’ala+ n’ihu Pọl na Saịlas.
4 Ha zukọtakwara n’ebe m nọ, onye ọ bụla nọ na-ama jijiji+ n’ihi okwu Chineke Izrel kwuru megide ekwesịghị ntụkwasị obi nke ndị a dọọrọ n’agha, ma m nọdụrụ ala kporopụ anya ruo mgbe a na-achụ àjà ọka* nke mgbede.+