Ezra 10:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ugbu a, ka anyị na Chineke anyị gbaa ndụ+ ịchụpụ+ ndị inyom ndị a niile na ụmụ ha dị ka ndụmọdụ Jehova sị dị, tinyere ndụmọdụ nke ndị na-ama jijiji+ n’ihe Chineke anyị nyere n’iwu,+ ka e wee mee ya otú iwu kwuru.+
3 Ugbu a, ka anyị na Chineke anyị gbaa ndụ+ ịchụpụ+ ndị inyom ndị a niile na ụmụ ha dị ka ndụmọdụ Jehova sị dị, tinyere ndụmọdụ nke ndị na-ama jijiji+ n’ihe Chineke anyị nyere n’iwu,+ ka e wee mee ya otú iwu kwuru.+