4 Ha zukọtakwara n’ebe m nọ, onye ọ bụla nọ na-ama jijiji+ n’ihi okwu Chineke Izrel kwuru megide ekwesịghị ntụkwasị obi nke ndị a dọọrọ n’agha, ma m nọdụrụ ala kporopụ anya ruo mgbe a na-achụ àjà ọka* nke mgbede.+
2 “Ọ bụ aka m mere ihe a niile, nke mere ihe a niile ji dịrị,”+ ka Jehova kwuru. “Ọ bụ onye ihe na-enye nsogbu n’obi, onye nwere mwute na mmụọ ya,+ onye na-amakwa jijiji n’ihi okwu m+ ka m ga-elekwasị anya.