Aịzaya 66:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Jehova kwukwara, sị: “Ọ bụ m ji aka m mee ihe a niile,Ha niile esi otú ahụ dịrị.+ Ma, ụdị onye m ga-achọ bụ onye dị umeala n’obiNa onye ihe na-ewute, ya ana-amakwa jijiji n’ihi* okwu m.+ Aịzaya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 66:2 Ịgba Àmà, p. 49 Amụma Aịsaịa II, p. 391-392
2 Jehova kwukwara, sị: “Ọ bụ m ji aka m mee ihe a niile,Ha niile esi otú ahụ dịrị.+ Ma, ụdị onye m ga-achọ bụ onye dị umeala n’obiNa onye ihe na-ewute, ya ana-amakwa jijiji n’ihi* okwu m.+