Abụ Ọma 83:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ka ndị mmadụ wee mara+ na gị onwe gị, onye aha gị bụ Jehova,+Ọ bụ naanị gị bụ Onye Kasị Elu+ n’ụwa niile.+ Abụ Ọma 97:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi na gị onwe gị, Jehova, bụ Onye Kasị Elu n’ụwa niile;+Ị rịgowo n’ebe dị nnọọ elu wee karịa chi niile ọzọ.+ Abụ Ọma 138:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’ihi na Jehova dị elu, ma ọ na-ahụ onye dị umeala n’obi;+Ma ọ na-anọ onye na-ebuli onwe ya elu n’ebe dị anya.+ Aịzaya 6:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Otú ọ dị, n’afọ Eze Ọzaya nwụrụ,+ ahụrụ m Jehova+ ka ọ nọ n’ocheeze+ dị elu, nke e bulikwara elu, uwe mwụda ya sachikwara ebe niile n’ụlọ nsọ ya.+
18 Ka ndị mmadụ wee mara+ na gị onwe gị, onye aha gị bụ Jehova,+Ọ bụ naanị gị bụ Onye Kasị Elu+ n’ụwa niile.+
9 N’ihi na gị onwe gị, Jehova, bụ Onye Kasị Elu n’ụwa niile;+Ị rịgowo n’ebe dị nnọọ elu wee karịa chi niile ọzọ.+
6 N’ihi na Jehova dị elu, ma ọ na-ahụ onye dị umeala n’obi;+Ma ọ na-anọ onye na-ebuli onwe ya elu n’ebe dị anya.+
6 Otú ọ dị, n’afọ Eze Ọzaya nwụrụ,+ ahụrụ m Jehova+ ka ọ nọ n’ocheeze+ dị elu, nke e bulikwara elu, uwe mwụda ya sachikwara ebe niile n’ụlọ nsọ ya.+