Ọnụ Ọgụgụ 24:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Idọm ga-aghọ ihe nketa,+Ee, Sia+ ga-aghọkwa ihe nketa nke ndị iro ya,+Mgbe Izrel na-egosi obi ike ya. 2 Samuel 8:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 O wee debe ndị agha na-eche nche n’Idọm.+ O debere ndị agha na-eche nche n’Idọm dum, ndị Idọm niile wee ghọọ ndị na-ejere Devid ozi;+ Jehova wee na-azọpụta Devid n’ebe ọ bụla ọ gara.+
18 Idọm ga-aghọ ihe nketa,+Ee, Sia+ ga-aghọkwa ihe nketa nke ndị iro ya,+Mgbe Izrel na-egosi obi ike ya.
14 O wee debe ndị agha na-eche nche n’Idọm.+ O debere ndị agha na-eche nche n’Idọm dum, ndị Idọm niile wee ghọọ ndị na-ejere Devid ozi;+ Jehova wee na-azọpụta Devid n’ebe ọ bụla ọ gara.+