Abụ Ọma 89:48 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 48 Olee dimkpa dị ndụ nke na-agaghị anwụ anwụ?+Ọ̀ pụrụ imere mkpụrụ obi ya ụzọ ọ ga-esi gbanahụ Shiol?+ Sila. Abụ Ọma 104:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ọ bụrụ na i wepụ ihu gị, ha na-ama jijiji.+Ọ bụrụ na i wepụ mmụọ ha, ha na-ekubi ume,+Ha na-alaghachikwa n’ájá ha si pụta.+ Abụ Ọma 146:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mmụọ ya na-apụ,+ o wee laghachi n’ala o si pụta;+N’ụbọchị ahụ, echiche ya na-ala n’iyi.+
48 Olee dimkpa dị ndụ nke na-agaghị anwụ anwụ?+Ọ̀ pụrụ imere mkpụrụ obi ya ụzọ ọ ga-esi gbanahụ Shiol?+ Sila.
29 Ọ bụrụ na i wepụ ihu gị, ha na-ama jijiji.+Ọ bụrụ na i wepụ mmụọ ha, ha na-ekubi ume,+Ha na-alaghachikwa n’ájá ha si pụta.+