Abụ Ọma 49:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Otú ọ dị, Chineke ga-anapụta mkpụrụ obi m n’aka Shiol,+N’ihi na Ọ ga-anabata m. Sila. Ọrụ Ndịozi 2:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 n’ihi na ị gaghị ahapụ mkpụrụ obi m n’ime Hedis, ị gaghịkwa ekwe ka onye na-eguzosi ike n’ebe ị nọ ree ure.+
27 n’ihi na ị gaghị ahapụ mkpụrụ obi m n’ime Hedis, ị gaghịkwa ekwe ka onye na-eguzosi ike n’ebe ị nọ ree ure.+