Job 33:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ọ napụtawo mkpụrụ obi m ka ọ ghara ịba n’olulu,+Ndụ m ga-ahụkwa ìhè.’ Abụ Ọma 16:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na ị gaghị ahapụ mkpụrụ obi m n’ime Shiol.+Ị gaghị ekwe ka onye na-eguzosi ike n’ebe ị nọ banye n’olulu.+ Abụ Ọma 30:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jehova, i mewo ka mkpụrụ obi m si na Shiol pụta;+I debewo m ndụ, ka m wee ghara ịgbada n’olulu.+ Abụ Ọma 56:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihi na ị napụtawo mkpụrụ obi m n’ọnwụ+—Ọ̀ bụ na i meghị ka ụkwụ m ghara ịsụ ngọngọ?+—Ka m wee na-ejegharị n’ihu Chineke n’ìhè nke ndị dị ndụ.+ Abụ Ọma 86:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihi na obiọma ị na-egosi m dị ukwuu,+Ị napụtawokwa mkpụrụ obi m na Shiol, bụ́ ebe dị n’ime ime ala.+
10 N’ihi na ị gaghị ahapụ mkpụrụ obi m n’ime Shiol.+Ị gaghị ekwe ka onye na-eguzosi ike n’ebe ị nọ banye n’olulu.+
13 N’ihi na ị napụtawo mkpụrụ obi m n’ọnwụ+—Ọ̀ bụ na i meghị ka ụkwụ m ghara ịsụ ngọngọ?+—Ka m wee na-ejegharị n’ihu Chineke n’ìhè nke ndị dị ndụ.+
13 N’ihi na obiọma ị na-egosi m dị ukwuu,+Ị napụtawokwa mkpụrụ obi m na Shiol, bụ́ ebe dị n’ime ime ala.+