Job 12:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Onye mkpụrụ obi nke onye ọ bụla dị ndụ dị n’aka ya,+Tinyere mmụọ nke anụ ahụ́ niile bụ́ mmadụ?+ Abụ Ọma 104:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ọ bụrụ na i wepụ ihu gị, ha na-ama jijiji.+Ọ bụrụ na i wepụ mmụọ ha, ha na-ekubi ume,+Ha na-alaghachikwa n’ájá ha si pụta.+ Ekliziastis 8:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 E nweghị mmadụ nwere ike n’ebe mmụọ dị ijichi mmụọ ya;+ o nweghịkwa ike igbochi ụbọchị ọnwụ ya;+ ọ dịghịkwa onye a na-agụpụ n’agha ahụ.+ Ajọ omume agaghịkwa emere ndị na-emikpu onwe ha n’ime ya ụzọ mgbapụ.+ Matiu 27:50 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 50 Jizọs tiri mkpu ọzọ n’oké olu, wee kubie ume.+ Ọrụ Ndịozi 7:59 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 59 Ha wee malite ịtụ Stivin nkume ka ọ na-arịọ arịrịọ wee sị: “Onyenwe anyị Jizọs, nara mmụọ m.”+
29 Ọ bụrụ na i wepụ ihu gị, ha na-ama jijiji.+Ọ bụrụ na i wepụ mmụọ ha, ha na-ekubi ume,+Ha na-alaghachikwa n’ájá ha si pụta.+
8 E nweghị mmadụ nwere ike n’ebe mmụọ dị ijichi mmụọ ya;+ o nweghịkwa ike igbochi ụbọchị ọnwụ ya;+ ọ dịghịkwa onye a na-agụpụ n’agha ahụ.+ Ajọ omume agaghịkwa emere ndị na-emikpu onwe ha n’ime ya ụzọ mgbapụ.+